OneNote API

OneNote APIs maka ọrụ na ụlọ akwụkwọ dị ugbu a
yana nhụchalụ nke ngwakọtaEserese Microsoft.

Maka Windows, Windows Phone, iOS, Mac, Android & Weebụ

OneNote API

mụta

nrụtụ aka api

Ndetu nkwukọrịta anyị na enyere gị aka ibido ozugbo na OneNote API.

ndetu

Ngwa MSDN gụnyere nkuzi na ihe nrụtụ aka ndị ọzọ ndị na-enyere gị aka ịghọta ihe niile gbasara OneNote API.

ihe ịmaatụ koodu

Akaụntụ GitHub anyị nwere ihe ịmaatụ koodu maka Android, Windows, na ihe niile n'etiti.

Vidio

Nsotanso OneNote Development na Channel9 na egosi gị otu esi agwakọta ngwa gị yana OneNote.

ogbè

blọọgụ

Ị nwere ike ịnweta ozi niile kachasị ọhụrụ maka mbulite atụmatụ na ọrụ ndị na abịa site na blọọgụ anyị.

twitter

Mbisa blọọgụ toro oke ogologo maka gị? Nweta nkata gbasara ihe site na akaụntụ Twitter anyị.

stack overflow

Anyị niile ejirila Stack Overflow. Ugbu a ị nwere ike ịnweta azịza maka ajụjụ gị gbasara OneNote API ebe ahụ.

nye nzaghachi

Ịnwere ezigbo ntụnye maka API? Ịchọkwuru ịnweta nghọta n'ime nkewa okporo ụzọ anyị? Lenye anya na ọgbakọ UserVoice anyị.